nwanyioma

Dec. 2nd 07:50 AM 2010
o tekwaala aka oo, kedu nke neme?

ooo nnem ya gozikwa gi

Nov. 14th 12:55 AM 2010
nnem itogbuolam na uto, obi na adi na ato m biri biri ma igwam okwu ebea. odim ka m fuzie gi anya

ada nneoma

Nov. 13th 02:42 PM 2010
ekelekwam gi, kedu ka ubochi gi di ?. Amaa na udo nachi na ndu gi?.

ngwanu

Nov. 11th 04:14 PM 2010
gaa niru

Ada anyi

Nov. 11th 02:18 PM 2010
odika igaghi oru taa, i noola odu ebea

odi mma

Nov. 10th 11:29 PM 2010
ngwanu norokwa ofuma oo nneoma, amam na uzo tere aka

odi mma

Nov. 1st 11:53 AM 2010
i ga alakwa ala igbo na december a?

ok

Oct. 20th 04:36 AM 2010
ama m na oru gi na aga ofuma?,

ooooo nne di ora mma

Oct. 17th 03:37 AM 2010
kedu maka umuaka?

Ada di ora mma

Oct. 16th 04:28 AM 2010
ekenem gi, ututu oma ooo