happy weekend
Jul. 25th 09:28 PM 2009
Ihe nile gbasara gi n'emetu Chukwu n'obi, echiche udo na oga n'ihu ka o n'echere gi, O gaghi ekwe ka echiche ndi iro mezue, amara Chineke bara uba n'ebe i no, nya gaziere gi ugbua na ngbe n'ene. Dis is my praya 4 u now & always.Gud evening Ma broda.